Diuterọnọmi 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Unu anwala Jehova bụ́ Chineke unu ọnwụnwa,+ otú unu nwara ya na Masa.+ Luk 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jizọs asị ya: “E kwuru, sị, ‘Anwala Jehova* bụ́ Chineke gị ọnwụnwa.’”+ 1 Ndị Kọrịnt 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka anyị gharakwa ịnwa Jehova*+ otú ụfọdụ n’ime ha nwara ya, nke mere ka agwọ tagbusịa ha.+