Ndị Efesọs 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ. Ndị Hibru 9:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 wee sị: “Ihe a bụ ọbara nke na-eme ka ọgbụgba ndụ unu na Chineke nwee isi. Ọ chọrọ ka unu debe ọgbụgba ndụ a.”+ Ndị Hibru 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+
7 E si n’aka Ọkpara ya gbapụta anyị, jirikwa n’ihi ọbara ya+ na-agbaghara anyị mmehie anyị.+ N’eziokwu, amara Chineke meere anyị enweghị atụ.
20 wee sị: “Ihe a bụ ọbara nke na-eme ka ọgbụgba ndụ unu na Chineke nwee isi. Ọ chọrọ ka unu debe ọgbụgba ndụ a.”+
22 Dị ka Iwu ahụ* kwuru, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na e ji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha.+ A naghị agbaghara mmehie ma ọ bụrụ na a wụpụghị ọbara.+