Luk 22:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ọ pụrụ, ọ gawara n’Ugwu Oliv otú ọ na-emekarị. Ndị na-eso ụzọ ya sokwaara ya.+ Jọn 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gafee Ndagwurugwu Kidrọn*+ ma gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee banye n’ubi ahụ.+
18 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gafee Ndagwurugwu Kidrọn*+ ma gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee banye n’ubi ahụ.+