Matiu 26:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 N’ikpeazụ, mgbe ha bụchara abụ otuto,* ha gawara n’Ugwu Oliv.+ Mak 14:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ikpeazụ, mgbe ha bụchara abụ otuto,* ha gawara n’Ugwu Oliv.+ Jọn 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gafee Ndagwurugwu Kidrọn*+ ma gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee banye n’ubi ahụ.+
18 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gafee Ndagwurugwu Kidrọn*+ ma gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee banye n’ubi ahụ.+