-
Zekaraya 11:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma, kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m. Ọ bụrụkwanụ na ọ dịghị unu mma, hapụwanụ ya.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m,* mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
13 Jehova wee sị m: “Wụsa ya n’ebe a na-edowe akụ̀. Ọ bụ otú m dịruru ọnụ n’anya ha.”+ M chịịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ wụsa n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+
-