Mak 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe ha si n’ili ahụ pụta, ha gbalagara. Ahụ́ nọ na-ama ha jijiji, ihe merenụ rikwara ha ọnụ. O nweghị onye ha gwara ihe ọ bụla n’ihi na egwu ji ha.*+ Luk 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 si n’ili* ahụ laghachi ma kọọrọ ndịozi iri na otu ahụ na ndị ọzọ niile ihe ndị a niile.+
8 Mgbe ha si n’ili ahụ pụta, ha gbalagara. Ahụ́ nọ na-ama ha jijiji, ihe merenụ rikwara ha ọnụ. O nweghị onye ha gwara ihe ọ bụla n’ihi na egwu ji ha.*+