Matiu 28:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ha ji egwu na ezigbo aṅụrị hapụ ili* ahụ ọsọ ọsọ, gbara ọsọ gaa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.+
8 N’ihi ya, ha ji egwu na ezigbo aṅụrị hapụ ili* ahụ ọsọ ọsọ, gbara ọsọ gaa ịkọrọ ndị na-eso ụzọ ya.+