Matiu 15:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ gị ji emebi ọdịnala ndị oge gboo? Dị ka ihe atụ, ha anaghị akwọ aka* mgbe ha chọrọ iri nri.”+
2 “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ gị ji emebi ọdịnala ndị oge gboo? Dị ka ihe atụ, ha anaghị akwọ aka* mgbe ha chọrọ iri nri.”+