Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+ Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+ Matiu 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O wee sị ya: “Gịnị mere i ji ajụ m ihe bụ́ ezi ihe? Naanị otu onye bụ ezi onye.+ Ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ndụ ebighị ebi, na-edebe ihe ndị e nyere n’iwu.”+ Luk 18:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jizọs asị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezigbo onye? E nweghị onye bụ́ ezigbo onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+ Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+
17 O wee sị ya: “Gịnị mere i ji ajụ m ihe bụ́ ezi ihe? Naanị otu onye bụ ezi onye.+ Ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ndụ ebighị ebi, na-edebe ihe ndị e nyere n’iwu.”+
19 Jizọs asị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezigbo onye? E nweghị onye bụ́ ezigbo onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+