Matiu 23:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ na-atọ ha ụtọ ịnọ n’isi oche ná nri anyasị nakwa n’oche ihu* n’ụlọ nzukọ+ 7 nakwa ka a na-ekele ha n’ọma ahịa, ka ndị mmadụ na-akpọkwa ha Onye Ozizi.* Luk 11:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Unu ndị Farisii ga-ata ahụhụ, n’ihi na ọ na-atọ unu ụtọ ịnọ n’oche ihu* n’ụlọ nzukọ, nakwa ka a na-ekele unu n’ọma ahịa.+
6 Ọ na-atọ ha ụtọ ịnọ n’isi oche ná nri anyasị nakwa n’oche ihu* n’ụlọ nzukọ+ 7 nakwa ka a na-ekele ha n’ọma ahịa, ka ndị mmadụ na-akpọkwa ha Onye Ozizi.*
43 Unu ndị Farisii ga-ata ahụhụ, n’ihi na ọ na-atọ unu ụtọ ịnọ n’oche ihu* n’ụlọ nzukọ, nakwa ka a na-ekele unu n’ọma ahịa.+