-
Matiu 24:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ka Jizọs si n’ụlọ nsọ na-apụ, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya ka ha gosi ya ihe niile a rụrụ n’ụlọ nsọ ahụ.