Matiu 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ugbu a, Jizọs si n’ụlọ nsọ ahụ pụwa, ma ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya ka ha gosi ya ihe niile e wuru n’ụlọ nsọ ahụ.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 255 Ụlọ Nche,3/1/1990, p. 25
24 Ugbu a, Jizọs si n’ụlọ nsọ ahụ pụwa, ma ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya ka ha gosi ya ihe niile e wuru n’ụlọ nsọ ahụ.+