Luk 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ụmụ nwaanyị ndị dị ime na ndị ji nwa n’aka n’oge ahụ ga-ata ahụhụ.+ N’ihi na ezigbo nsogbu ga-adị n’ala a, a ga-atakwa ndị ala a ahụhụ. Luk 23:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Jizọs tụgharịrị lee ụmụ nwaanyị ahụ anya, sị: “Ụmụ nwaanyị Jeruselem, kwụsịnụ ibere m ákwá. Bewerenụ onwe unu na ụmụ unu.+
23 Ụmụ nwaanyị ndị dị ime na ndị ji nwa n’aka n’oge ahụ ga-ata ahụhụ.+ N’ihi na ezigbo nsogbu ga-adị n’ala a, a ga-atakwa ndị ala a ahụhụ.
28 Jizọs tụgharịrị lee ụmụ nwaanyị ahụ anya, sị: “Ụmụ nwaanyị Jeruselem, kwụsịnụ ibere m ákwá. Bewerenụ onwe unu na ụmụ unu.+