Ndị Hibru 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ebe ọ bụ na ọ tara ahụhụ mgbe a na-anwa ya ọnwụnwa,+ ọ ga-enyeliri ndị a na-anwa ọnwụnwa aka.+