Mak 1:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha wee banye Kapaniọm. Ozugbo Ụbọchị Izu Ike ruru, ọ banyere n’ụlọ nzukọ malite izi ihe.+ 22 Otú o si ezi ihe juru ha anya n’ihi na ọ nọ na-ezi ha ihe ka onye Chineke nyere ikike, ọ bụghị ka ndị odeakwụkwọ.+
21 Ha wee banye Kapaniọm. Ozugbo Ụbọchị Izu Ike ruru, ọ banyere n’ụlọ nzukọ malite izi ihe.+ 22 Otú o si ezi ihe juru ha anya n’ihi na ọ nọ na-ezi ha ihe ka onye Chineke nyere ikike, ọ bụghị ka ndị odeakwụkwọ.+