Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Luk 4:31-37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 O wee gbadaa Kapaniọm, bụ́ obodo dị na Galili. O wee na-ezi ha ihe n’Ụbọchị Izu Ike.+ 32 Otú o si ezi ihe jukwara ha anya,+ n’ihi na ọ na-ezi ha ihe ka onye Chineke nyere ikike. 33 Ma n’ime ụlọ nzukọ ahụ, e nwere otu nwoke mmụọ ọjọọ ji, onye tiri mkpu,+ sị: 34 “Jizọs onye Nazaret,+ gịnị jikọrọ anyị na gị? Ị̀ bịara ibibi anyị? Ama m gị nke ọma, Onye Nsọ nke Chineke.”+ 35 Ma Jizọs baara ya mba, sị: “Mechie ọnụ, sikwa n’ime ya pụta.” N’ihi ya, mgbe mmụọ ọjọọ ahụ tụchara nwoke ahụ n’ala n’etiti ha, o si n’ime ya pụta n’emerụghị ya ahụ́. 36 O wee ju mmadụ niile anya, ha amalitekwa ịgwa ibe ha, sị: “Olee ụdị okwu bụ ihe a? N’ihi na o ji ikike na ike o nwere na-enye ndị mmụọ ọjọọ* iwu, ha ana-apụ.” 37 N’ihi ya, ndị mmadụ nọ na-akọsa banyere ya n’ebe niile gburugburu obodo ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya