Matiu 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe o si ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya.+ Ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.+ Mak 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha.+
21 Mgbe o si ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya.+ Ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.+
19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha.+