Daniel 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 M wee nụ olu mmadụ n’etiti ọwa mmiri Yulaị.+ Onye ahụ ji oké olu kwuo, sị: “Gebriel,+ mee ka onye a ghọta ihe ọ hụrụ.”+ Luk 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mmụọ ozi ahụ wee sị ya: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke.+ E zitere m ka m gwa gị okwu ma zie gị ozi ọma a.
16 M wee nụ olu mmadụ n’etiti ọwa mmiri Yulaị.+ Onye ahụ ji oké olu kwuo, sị: “Gebriel,+ mee ka onye a ghọta ihe ọ hụrụ.”+
19 Mmụọ ozi ahụ wee sị ya: “Abụ m Gebriel,+ onye na-eguzo n’ihu Chineke.+ E zitere m ka m gwa gị okwu ma zie gị ozi ọma a.