Aịzaya 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, lekwanụ ihe Jehova ga-eme ga-egosi unu na ihe ndị a ga-eme: Nwa agbọghọ ga-adị ime, mụọ nwa nwoke,+ gụọ ya Ịmanuel.*+ Matiu 1:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Josef wee teta n’ụra, mee ihe mmụọ ozi Jehova* gwara ya ma kpọrọ nwunye ya laa. 25 Ma ya na ya enweghị mmekọahụ ruo mgbe ọ mụrụ nwa nwoke,+ o wee gụọ ya Jizọs.+
14 N’ihi ya, lekwanụ ihe Jehova ga-eme ga-egosi unu na ihe ndị a ga-eme: Nwa agbọghọ ga-adị ime, mụọ nwa nwoke,+ gụọ ya Ịmanuel.*+
24 Josef wee teta n’ụra, mee ihe mmụọ ozi Jehova* gwara ya ma kpọrọ nwunye ya laa. 25 Ma ya na ya enweghị mmekọahụ ruo mgbe ọ mụrụ nwa nwoke,+ o wee gụọ ya Jizọs.+