23 Ma nke ahụ a ghara n’ala dị mma bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-aghọta ihe ọ pụtara, na-amịkwa mkpụrụ ma na-emepụta ihe. Ọ na-amị mkpụrụ okpukpu otu narị (100), mịa ụfọdụ okpukpu iri isii, mịakwa ndị ọzọ okpukpu iri atọ.”+
20 N’ikpeazụ, ndị yiri mkpụrụ a ghara n’ala dị mma bụ ndị na-ege ntị n’okwu ahụ, na-anabatakwa ya nke ọma ma na-amị mkpụrụ okpukpu iri atọ, okpukpu iri isii na okpukpu otu narị.”+