Jọn 6:68, 69 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 68 Saịmọn Pita zara ya, sị: “Onyenwe anyị, ònye ka anyị ga-alakwuru?+ Okwu gị na-enye ndụ ebighị ebi.+ 69 Anyị ekwerela, marakwa na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.”+
68 Saịmọn Pita zara ya, sị: “Onyenwe anyị, ònye ka anyị ga-alakwuru?+ Okwu gị na-enye ndụ ebighị ebi.+ 69 Anyị ekwerela, marakwa na ị bụ Onye Nsọ nke Chineke.”+