Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 18:1-5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 N’oge ahụ, ndị na-eso ụzọ Jizọs bịakwutere ya, sị ya: “Ònye n’eziokwu bụ onye kacha ukwuu n’Alaeze eluigwe?”+ 2 O wee kpọrọ otu nwatakịrị, gwa ya ka o guzo n’etiti ha. 3 O wee sị: “N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị dịrị ka ụmụntakịrị,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu baa n’Alaeze eluigwe.+ 4 N’ihi ya, onye ọ bụla nke ga-eweda onwe ya ala dị ka nwatakịrị a bụ onye kacha n’Alaeze eluigwe.+ 5 Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị dị otú a n’aha m na-anabatakwa m.

  • Mak 9:33-37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ha wee bata Kapaniọm. Mgbe ọ nọ n’ime ụlọ, ọ jụrụ ha, sị: “Gịnị ka unu na-arụ ụka ya n’ụzọ?”+ 34 Ha gbachiri nkịtị n’ihi na ha nọ na-arụrịta ụka n’ụzọ banyere onye ka ukwuu n’ime ha. 35 O wee nọdụ ala ma kpọọ ndịozi ya iri na abụọ, sị ha: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla chọrọ ịbụ onye mbụ, ọ ga-abụ onye ikpeazụ na onye na-ejere mmadụ niile ozi.”+ 36 Ọ kpọtara otu nwatakịrị, gwa ya ka o guzo n’etiti ha. Ọ tụkwasịrị ya aka n’ubu ma sị ha: 37 “Onye ọ bụla nke na-anabata otu n’ime ụmụntakịrị a+ n’aha m na-anabata m. Onye ọ bụla nke na-anabata m na-anabata, ọ bụghị naanị m, kamakwa Onye zitere m.”+

  • Luk 22:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ma, ha malitere ise ezigbo okwu, na-azọ onye kacha ukwuu n’ime ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya