Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 15:33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Jehova, ọ ga-amụta otú ọ ga-esi na-akpa àgwà ka onye ma ihe.+

      Mmadụ ga-ebukwa ụzọ dị umeala n’obi tupu a kwanyere ya ùgwù.+

  • Matiu 20:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’ebe unu nọ.+ Kama onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ onye ukwu n’ime unu ga-abụ onye na-ejere unu ozi.+

  • Matiu 23:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala.+ Onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+

  • Luk 9:48
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m. Onye ọ bụla nke na-anabata m na-anabatakwa onye zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya ka onye ka nta n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+

  • Luk 14:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala. Onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+

  • Luk 22:26
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 26 Ma, unu ekwesịghị ịdị otú ahụ.+ Kama ka onye kacha ukwuu n’etiti unu dịrị ka onye kacha nta,+ ka onye na-edu unu bụrụkwa onye na-eje ozi.

  • Jems 4:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Wedanụ onwe unu ala otú Jehova* chọrọ.+ Ọ ga-ebulikwa unu elu.+

  • 1 Pita 5:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ụmụ okorobịa, na-edokwanụ onwe unu n’okpuru ndị okenye.+ Ma unu niile, dịrịnụ umeala n’obi* n’otú unu si emeso ibe unu ihe, n’ihi na ihe ndị mpako anaghị amasị Chineke, ma ọ na-emere ndị dị umeala n’obi amara.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya