4 N’ihi ya, onye ọ bụla nke ga-eweda onwe ya ala dị ka nwatakịrị a bụ onye kacha n’Alaeze eluigwe.+5 Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị dị otú a n’aha m na-anabatakwa m.
11 Ma onye kacha ukwuu n’etiti unu ga-abụ onye na-ejere unu ozi.+12 Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala.+ Onye ọ bụla nke na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.+