Abụ Ọma 71:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Chineke, ezi omume ị na-eme karịrị nnọọ akarị.+ I meela ọtụtụ ihe dị egwu. Chineke, ònye dị ka gị?+ Abụ Ọma 111:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gbapụtala ndị ya.+ צ [Sadee] O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi. ק [Kof] Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+
19 Chineke, ezi omume ị na-eme karịrị nnọọ akarị.+ I meela ọtụtụ ihe dị egwu. Chineke, ònye dị ka gị?+
9 Ọ gbapụtala ndị ya.+ צ [Sadee] O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi. ק [Kof] Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+