1 Samuel 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị na-erijubu afọ na-arụzi ọrụ ngo iji nweta nri. Ma agụụ anaghịzi agụ ndị agụụ na-agụbu.+ Nwaanyị aga amụọla ụmụ asaa.+ Ma nwaanyị mụrụ ọtụtụ ụmụ agbarala aka nwa. Abụ Ọma 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Agụụ nwedịrị ike ịgụ ọdụm ndị siri ike,Ma ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.+ Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na o nyela ndị mmiri na-agụ mmiri. O jirikwala ihe ọma dị iche iche nyejuo ndị* agụụ na-agụ afọ.+
5 Ndị na-erijubu afọ na-arụzi ọrụ ngo iji nweta nri. Ma agụụ anaghịzi agụ ndị agụụ na-agụbu.+ Nwaanyị aga amụọla ụmụ asaa.+ Ma nwaanyị mụrụ ọtụtụ ụmụ agbarala aka nwa.
9 N’ihi na o nyela ndị mmiri na-agụ mmiri. O jirikwala ihe ọma dị iche iche nyejuo ndị* agụụ na-agụ afọ.+