Abụ Ọma 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Agụụ nwedịrị ike ịgụ ọdụm ndị siri ike,Ma ihe ọma agaghị akọ ndị na-achọ Jehova.+ Aịzaya 55:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji jiri ego unu kpatara* na-azụ ihe na-agaghị eju unu afọ? Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma.+ Mgbe ahụ ka nri na-edozi ahụ́ ga-atọ unu* ezigbo ụtọ.+ Luk 1:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 O jirila ihe ọma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ,+ meekwa ka ndị nwere akụ̀ gbara aka laa.
2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji jiri ego unu kpatara* na-azụ ihe na-agaghị eju unu afọ? Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma.+ Mgbe ahụ ka nri na-edozi ahụ́ ga-atọ unu* ezigbo ụtọ.+