-
Matiu 9:32-34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 Mgbe ha na-apụ, ndị mmadụ kpọtaara ya otu onye ogbi mmụọ ọjọọ ji.+ 33 Mgbe ọ chụpụrụ mmụọ ọjọọ ahụ, onye ogbi ahụ malitere ikwu okwu.+ O wee ju ìgwè mmadụ ahụ anya, ha asị: “A hụtụbeghị ụdị ihe a n’Izrel.”+ 34 Ma ndị Farisii nọ na-asị: “Ọ bụ onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ nyere ya ike o ji na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+
-