Matiu 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị mmadụ na-amụnye ọkụ* ma dọsa ya n’elu ihe e ji adọsa ọkụ, ọ bụghị n’okpuru nkata. Ọ na-enwukwara ndị niile nọ n’ime ụlọ.+ Mak 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ sịkwara ha: “À na-ebute ọkụ* dọwa ya n’okpuru nkata* ma ọ bụ n’okpuru àkwà?* Ọ́ bụghị n’elu ihe e ji adọsa ọkụ* ka a na-adọkwasị ya?+ Luk 8:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “O nweghị onye na-amụnye ọkụ* were ihe kpuchie ya ma ọ bụ dọsa ya n’okpuru àkwà.* Kama, ọ na-adọsa ya n’elu ihe e ji adọsa ọkụ, ka ọ na-enwuru ndị na-abata n’ụlọ.+
15 Ndị mmadụ na-amụnye ọkụ* ma dọsa ya n’elu ihe e ji adọsa ọkụ, ọ bụghị n’okpuru nkata. Ọ na-enwukwara ndị niile nọ n’ime ụlọ.+
21 Ọ sịkwara ha: “À na-ebute ọkụ* dọwa ya n’okpuru nkata* ma ọ bụ n’okpuru àkwà?* Ọ́ bụghị n’elu ihe e ji adọsa ọkụ* ka a na-adọkwasị ya?+
16 “O nweghị onye na-amụnye ọkụ* were ihe kpuchie ya ma ọ bụ dọsa ya n’okpuru àkwà.* Kama, ọ na-adọsa ya n’elu ihe e ji adọsa ọkụ, ka ọ na-enwuru ndị na-abata n’ụlọ.+