Mkpughe 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume e ji egwe nri tụba ya n’oké osimiri, sị: “Otú a ka a ga-esi atụda obodo ukwu a bụ́ Babịlọn ngwa ngwa. A gaghịzi ahụ ya ọzọ.+ Mkpughe 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 A hụkwara ọbara ndị amụma na nke ndị nsọ+ na nke ndị niile e gburu n’ụwa n’ime gị.”+
21 Otu mmụọ ozi dị ike wee buru otu nkume yiri nnukwu nkume e ji egwe nri tụba ya n’oké osimiri, sị: “Otú a ka a ga-esi atụda obodo ukwu a bụ́ Babịlọn ngwa ngwa. A gaghịzi ahụ ya ọzọ.+