Matiu 10:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi ya, unu atụla egwu. Unu bara uru karịa ọtụtụ nza.+ Luk 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Leruonụ ugoloọma anya: Ha anaghị akụ mkpụrụ, ha anaghịkwa ewe ihe ubi. Ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ ha na-akwasa ihe. Ma Chineke na-enye ha nri.+ Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa nnụnụ?”+
24 Leruonụ ugoloọma anya: Ha anaghị akụ mkpụrụ, ha anaghịkwa ewe ihe ubi. Ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ ha na-akwasa ihe. Ma Chineke na-enye ha nri.+ Ọ̀ bụ na unu abaghị uru karịa nnụnụ?”+