Luk 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma, mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Zekaraya, atụla egwu, n’ihi na a nụla arịrịọ ị na-arịọ. Elizabet nwunye gị ga-amụtara gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jọn.+
13 Ma, mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Zekaraya, atụla egwu, n’ihi na a nụla arịrịọ ị na-arịọ. Elizabet nwunye gị ga-amụtara gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Jọn.+