21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe.+ Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
22 Mgbe Jizọs nụrụ ihe o kwuru, ọ sịrị ya: “E nwere otu ihe ị ka ga-eme: Ree ihe niile i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe. Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+
34 N’eziokwu, e nweghị onye n’ime ha ihe kọrọ,+ n’ihi na ndị niile nwere ala ma ọ bụ ụlọ na-ere ha ma na-eweta ego ha retere. 35 Ha na-ewetara ya ndịozi,+ ha ana-enye onye ọ bụla ego ọ ga-eji gboo mkpa ya.+