Abụ Ọma 111:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gbapụtala ndị ya.+ צ [Sadee] O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi. ק [Kof] Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+ Luk 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Egwu wee jide ha niile, ha amalitekwa ito Chineke, na-asị: “Nnukwu onye amụma abịakwutela anyị.”+ Ha ana-asịkwa, “Chineke echetala ndị ya.”+
9 Ọ gbapụtala ndị ya.+ צ [Sadee] O nyere iwu ka ọgbụgba ndụ ya dịruo mgbe ebighị ebi. ק [Kof] Aha ya dị nsọ, bụrụkwa ihe e kwesịrị ịna-atụ egwu.+
16 Egwu wee jide ha niile, ha amalitekwa ito Chineke, na-asị: “Nnukwu onye amụma abịakwutela anyị.”+ Ha ana-asịkwa, “Chineke echetala ndị ya.”+