1 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova ga-ebibi ndị na-alụso ya ọgụ.*+ Mgbe ọ ga-ewesa ha iwe, égbè eluigwe ga-agba.+ Jehova ga-ekpe ụwa niile ikpe.+ Ọ ga-enye eze ya ike,+Nyekwuokwa onye o tere mmanụ ike.”*+
10 Jehova ga-ebibi ndị na-alụso ya ọgụ.*+ Mgbe ọ ga-ewesa ha iwe, égbè eluigwe ga-agba.+ Jehova ga-ekpe ụwa niile ikpe.+ Ọ ga-enye eze ya ike,+Nyekwuokwa onye o tere mmanụ ike.”*+