Matiu 24:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na dị ka àmụ̀mà na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ* Nwa nke mmadụ ga-adị.+
27 N’ihi na dị ka àmụ̀mà na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ* Nwa nke mmadụ ga-adị.+