Matiu 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:27 Ụlọ Nche,5/1/1993, p. 12
27 N’ihi na dị nnọọ ka àmụ̀mà+ na-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ apụta ma gbuo ruo n’ebe ọdịda anyanwụ, otú ahụ ka ọnụnọ nke Nwa nke mmadụ ga-adị.+