-
Matiu 25:20, 21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 N’ihi ya, onye natara talent ise bịara weta talent ise ọzọ, sị, ‘Nna m ukwu, i nyere m talent ise, ma, eritere m talent ise ọzọ n’uru.’+ 21 Nna ya ukwu wee sị ya: ‘I mere nke ọma, ezigbo ohu kwesịrị ntụkwasị obi. I kwesịrị ntụkwasị obi n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe.+ Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+
-