Maịka 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na nwa nwoke na-eleda nna ya anya. Nwa nwaanyị na-emegide nne ya.+ Nwunye nwa na-emegidekwa nne di ya.+ Ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+ Mak 13:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Nwanne ga-enyefe nwanne ya n’aka ndị iro ka e gbuo ya, nna ga-enyefekwa nwa ya. Ụmụ ga-emegide nne na nna ha ma mee ka e gbuo ha.+ 13 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+ Ọrụ Ndịozi 7:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Ka ha na-atụ Stivin nkume, ọ sịrị: “Onyenwe m Jizọs, ndụ* m dị gị n’aka.”*
6 N’ihi na nwa nwoke na-eleda nna ya anya. Nwa nwaanyị na-emegide nne ya.+ Nwunye nwa na-emegidekwa nne di ya.+ Ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+
12 Nwanne ga-enyefe nwanne ya n’aka ndị iro ka e gbuo ya, nna ga-enyefekwa nwa ya. Ụmụ ga-emegide nne na nna ha ma mee ka e gbuo ha.+ 13 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+