29 Ọ̀ bụ na a naghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego* nke ga-azụta ntakịrị ihe? Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+30 Ọ madị ole ntutu niile dị n’isi unu dị.
6 Ọ̀ bụ na a naghị ere nza ise mkpụrụ ego abụọ* nke ga-azụta ntakịrị ihe? Ma, o nweghị otu n’ime ha Chineke na-echefu.*+7 Ọ madị ole ntutu niile dị n’isi unu dị.+ Unu atụla egwu. Unu bara uru karịa ọtụtụ nza.+