Matiu 26:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jizọs wee sị ya: “N’eziokwu, ana m asị gị, n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ Mak 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jizọs wee sị ya: “N’eziokwu, ana m asị gị na n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ taa.”+ Luk 22:61 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Onyenwe anyị tụgharịziri legide Pita anya, Pita echeta okwu Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Tupu oké ọkpa akwaa taa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+ Jọn 13:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Jizọs wee sị ya: “Ị̀ ga-enye ndụ* gị n’ihi m? N’eziokwu, ana m asị gị na oké ọkpa agaghị akwa ruo mgbe ị gọnahụrụ m ugboro atọ.”+
34 Jizọs wee sị ya: “N’eziokwu, ana m asị gị, n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+
30 Jizọs wee sị ya: “N’eziokwu, ana m asị gị na n’abalị a, tupu oké ọkpa akwaa ugboro abụọ, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ taa.”+
61 Onyenwe anyị tụgharịziri legide Pita anya, Pita echeta okwu Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Tupu oké ọkpa akwaa taa, ị ga-agọnahụ m ugboro atọ.”+
38 Jizọs wee sị ya: “Ị̀ ga-enye ndụ* gị n’ihi m? N’eziokwu, ana m asị gị na oké ọkpa agaghị akwa ruo mgbe ị gọnahụrụ m ugboro atọ.”+