1 Ndị Kọrịnt 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe kacha mkpa a kụziiri m ka m kụziiri unu, ya bụ, na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ pụtakwara n’ihu Sifas,*+ mechaakwa pụta n’ihu ndịozi ya iri na abụọ.+
3 Ihe kacha mkpa a kụziiri m ka m kụziiri unu, ya bụ, na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị otú Akwụkwọ Nsọ kwuru.+