Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya, Luk 24:33, 34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha biliri mgbe ahụ ma laghachi Jeruselem. Ha hụkwara ndịozi iri na otu ahụ na ndị ọzọ na-eso ụzọ Jizọs ha na ha zukọrọ. 34 Ndị ahụ wee sị ha: “N’eziokwu, a kpọlitela Onyenwe anyị, ọ pụtakwara n’ihu Saịmọn.”+
2 Aha ndịozi iri na abụọ ahụ bụ:+ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya, Jems nwa Zebedi na Jọn+ nwanne ya,
33 Ha biliri mgbe ahụ ma laghachi Jeruselem. Ha hụkwara ndịozi iri na otu ahụ na ndị ọzọ na-eso ụzọ Jizọs ha na ha zukọrọ. 34 Ndị ahụ wee sị ha: “N’eziokwu, a kpọlitela Onyenwe anyị, ọ pụtakwara n’ihu Saịmọn.”+