Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya;
2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya;