Matiu 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe o sikwa ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ+ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya, ka ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha. Mak 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 na Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne Jems+ (ọ gụkwara ha Boanajis, nke pụtara Ụmụ Égbè Eluigwe),
21 Mgbe o sikwa ebe ahụ gakwuo n’ihu, ọ hụrụ mmadụ abụọ ọzọ+ bụ́ ụmụnne, Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya, ka ha na Zebedi nna ha nọ n’ụgbọ mmiri na-edozi ụgbụ ha, o wee kpọọ ha.