Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya; Matiu 27:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 otu n’ime ha bụ Meri Magdalin, tinyere Meri nne Jems na Josis, na nne ụmụ Zebedi.+ Mak 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 na Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne Jems+ (ọ gụkwara ha Boanajis, nke pụtara Ụmụ Égbè Eluigwe), Mak 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jems na Jọn, ụmụ abụọ Zebedi,+ jekwukwaara ya, sị ya: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i meere anyị ihe ọ bụla anyị ga-arịọ gị.”+
2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya;
35 Jems na Jọn, ụmụ abụọ Zebedi,+ jekwukwaara ya, sị ya: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i meere anyị ihe ọ bụla anyị ga-arịọ gị.”+