46 N’ụbọchị ọ bụla, ha na-eji otu obi anọkọ mgbe niile n’ụlọ nsọ. Ha na-eji obi ọcha eri ihe n’ụlọ ibe ha, na-enwekwa ezigbo aṅụrị, 47 na-eto Chineke, ihe ha na-amasịkwa mmadụ niile. N’ụbọchị ọ bụla, Jehova na-eme ka a na-enwekwu ndị na-eso ụzọ Jizọs a ga-azọpụta.+