43 Josef onye Arimatia bịara. O so ná ndị a na-akwanyere ùgwù n’ụlọikpe kacha elu nke ndị Juu.* Ọ nọkwa na-eche ka Alaeze Chineke bịa. Ọ katara obi gakwuru Paịlet ma rịọ ya ka e bunye ya ozu Jizọs.+
25 Ma, e nwere otu nwoke nọ na Jeruselem aha ya bụ Simiọn. Nwoke a bụ onye ezi omume na onye na-asọpụrụ Chineke. Ọ nọ na-eche mgbe Chineke ga-akasi Izrel obi,+ mmụọ nsọ na-edukwa ya.