Jọn 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Enweghị m ike ime otu mkpụrụ ihe bụ́ uche m. Ọ bụ otú Nna m gwara m* ka m si ekpe ikpe. M na-ekpekwa ikpe ziri ezi+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche m, kama ọ bụ uche onye zitere m.+ Jọn 5:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ma, e nwere ihe na-agbara m àmà nke ka àmà Jọn gbara, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị Nna m kenyere m, ndị m na-arụ, na-agba àmà na ọ bụ Nna m zitere m.+ Jọn 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Emeela m ka ị dị ebube n’ụwa,+ ebe ọ bụ na arụchaala m ọrụ i nyere m ka m rụọ.+ Jọn 19:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mgbe Jizọs detụrụ mmanya ahụ gbara ụka ọnụ, ọ sịrị: “E mechaala ya.”+ O hulataziri isi kubie ume.+
30 Enweghị m ike ime otu mkpụrụ ihe bụ́ uche m. Ọ bụ otú Nna m gwara m* ka m si ekpe ikpe. M na-ekpekwa ikpe ziri ezi+ n’ihi na ihe m na-achọ ime abụghị uche m, kama ọ bụ uche onye zitere m.+
36 Ma, e nwere ihe na-agbara m àmà nke ka àmà Jọn gbara, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị Nna m kenyere m, ndị m na-arụ, na-agba àmà na ọ bụ Nna m zitere m.+
30 Mgbe Jizọs detụrụ mmanya ahụ gbara ụka ọnụ, ọ sịrị: “E mechaala ya.”+ O hulataziri isi kubie ume.+