Jọn 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ememme Ngabiga+ ndị Juu ruwere nso, Jizọs wee gbagoo Jeruselem. Jọn 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe e mechara, oge ememme+ ndị Juu ruru, Jizọs wee gbagoo Jeruselem.